-
Ọpụpụ 35:35Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
35 O meela ka ha bụrụ aka ochie*+ n’ịrụ ọrụ niile e ji nkà arụ, n’ọrụ ịkpa ihe n’ákwà, nakwa n’ọrụ iji eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, eri na-acha uhie uhie na ezigbo ákwà linin akpa ihe, nakwa n’ọrụ ikwe ákwà. Ụmụ nwoke ndị a ga-arụ ụdị ọrụ ọ bụla, kwadebekwa otú ihe dị iche iche a ga-arụ ga-adị.
-