Ọpụpụ 36:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Mosis wee kpọọ Bezalel na Oholiab na nwoke ọ bụla nwere nkà, bụ́ onye Jehova mere ka o nwee amamihe,+ onye ọ bụla o metụrụ n’obi iwepụta onwe ya ịrụ ọrụ ahụ.+
2 Mosis wee kpọọ Bezalel na Oholiab na nwoke ọ bụla nwere nkà, bụ́ onye Jehova mere ka o nwee amamihe,+ onye ọ bụla o metụrụ n’obi iwepụta onwe ya ịrụ ọrụ ahụ.+