Ọpụpụ 36:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị niile nwere nkà+ wee jiri ákwà ụlọikwuu iri rụọ ụlọikwuu ahụ.+ Ha ji ezigbo eri linin a kpara akpa, eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, na eri na-acha uhie uhie, kpaa ákwà ụlọikwuu ndị ahụ. Ọ* kpara ndị cherob na ha.+
8 Ndị niile nwere nkà+ wee jiri ákwà ụlọikwuu iri rụọ ụlọikwuu ahụ.+ Ha ji ezigbo eri linin a kpara akpa, eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, na eri na-acha uhie uhie, kpaa ákwà ụlọikwuu ndị ahụ. Ọ* kpara ndị cherob na ha.+