-
Ọpụpụ 36:32Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
32 Ọ rụkwara okporo osisi ise maka frem ndị ga-adị n’akụkụ nke ọzọ nke ụlọikwuu ahụ nakwa okporo osisi ise maka frem ndị ga-adị n’akụkụ ebe azụ ụlọikwuu ahụ, n’ebe ọdịda anyanwụ.
-