Ọpụpụ 36:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ọ rụkwara ogidi ise ya na ihe a ga-eji ekonye ihe na ha. O ji ọlaedo machie elu ha nakwa ihe ndị e ji ejikọ ihe* na ha. Ma, ọ bụ ọla kọpa ka e ji rụọ ntọala ise ha ndị nwere oghere.
38 Ọ rụkwara ogidi ise ya na ihe a ga-eji ekonye ihe na ha. O ji ọlaedo machie elu ha nakwa ihe ndị e ji ejikọ ihe* na ha. Ma, ọ bụ ọla kọpa ka e ji rụọ ntọala ise ha ndị nwere oghere.