Ọpụpụ 37:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ rụnyere ihe obosara ya hà ka uhiè ọbụ aka mmadụ* gburugburu ọnụ ya ma jiri ọlaedo kpụọ ihe ịchọ mma gburugburu ihe ahụ ọ rụnyere n’ọnụ ya.
12 Ọ rụnyere ihe obosara ya hà ka uhiè ọbụ aka mmadụ* gburugburu ọnụ ya ma jiri ọlaedo kpụọ ihe ịchọ mma gburugburu ihe ahụ ọ rụnyere n’ọnụ ya.