-
Ọpụpụ 37:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Iko atọ ndị yiri okooko almọnd dị n’alaka nke ọ bụla dị n’otu akụkụ, otu isi na otu ifuru adịrị n’agbata otu iko na iko ibe ya. Iko atọ ndị yiri okooko almọnd dịkwa n’alaka nke ọ bụla dị n’akụkụ ya nke ọzọ, otu isi na otu ifuru adịrịkwa n’agbata otu iko na iko ibe ya. Ọ bụ otú a ka e si rụọ alaka isii ahụ ka ha si n’okporo ihe ahụ e ji adọsa ọkụ* ahụ pụta.
-