Ọpụpụ 37:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Otu isi dị n’okpuru alaka abụọ mbụ si n’okporo ahụ pụta. Otu isi dịkwa n’okpuru alaka abụọ ọzọ na-eso ha. Otu isi dịkwa n’okpuru alaka abụọ ọzọ na-eso ha, ya bụ, alaka isii ndị si n’okporo ihe ahụ e ji adọsa ọkụ* pụta.
21 Otu isi dị n’okpuru alaka abụọ mbụ si n’okporo ahụ pụta. Otu isi dịkwa n’okpuru alaka abụọ ọzọ na-eso ha. Otu isi dịkwa n’okpuru alaka abụọ ọzọ na-eso ha, ya bụ, alaka isii ndị si n’okporo ihe ahụ e ji adọsa ọkụ* pụta.