-
Ọpụpụ 37:26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
26 O ji ọlaedo a na-agwaghị agwa machie ya, ma elu ya ma akụkụ ya niile gbaa gburugburu ma mpi ndị dị na ya. O jikwa ọlaedo kpụọ ihe ịchọ mma gburugburu ọnụ ya.
-