Ọpụpụ 38:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O wee jiri ọla kọpa kpụọ nnukwu ite+ na ihe e ji adọkwasị ya. Ihe o ji kpụọ ha bụ enyo* a natara ụmụ nwaanyị ndị a haziri ka ha na-eje ozi n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute. Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 38:8 Ụlọ Nche,4/1/2015, p. 15
8 O wee jiri ọla kọpa kpụọ nnukwu ite+ na ihe e ji adọkwasị ya. Ihe o ji kpụọ ha bụ enyo* a natara ụmụ nwaanyị ndị a haziri ka ha na-eje ozi n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.