Ọpụpụ 38:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 E ji ọla kọpa rụọ ogidi anọ ha na ntọala anọ ha ndị nwere oghere. E ji ọlaọcha rụọ ihe ndị e ji ekonye ihe nakwa ihe ndị e ji ejikọ ihe* na ha, jirikwa ọlaọcha machie elu ogidi ndị ahụ.
19 E ji ọla kọpa rụọ ogidi anọ ha na ntọala anọ ha ndị nwere oghere. E ji ọlaọcha rụọ ihe ndị e ji ekonye ihe nakwa ihe ndị e ji ejikọ ihe* na ha, jirikwa ọlaọcha machie elu ogidi ndị ahụ.