Ọpụpụ 38:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ihe ndị a bụ ihe ndị e ji rụọ ụlọikwuu ahụ, bụ́ ụlọikwuu igbe ọgbụgba ndụ dị na ya.*+ Mosis nyere iwu ka e depụta ihe ndị a n’akwụkwọ. Ọ bụ ndị Livaị ka e nyere ọrụ idepụta ha.+ Ọ bụkwa Ịtama+ nwa Erọn onye nchụàjà duziri ha.
21 Ihe ndị a bụ ihe ndị e ji rụọ ụlọikwuu ahụ, bụ́ ụlọikwuu igbe ọgbụgba ndụ dị na ya.*+ Mosis nyere iwu ka e depụta ihe ndị a n’akwụkwọ. Ọ bụ ndị Livaị ka e nyere ọrụ idepụta ha.+ Ọ bụkwa Ịtama+ nwa Erọn onye nchụàjà duziri ha.