Ọpụpụ 38:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Oholiab+ nwa Ahisamak, onye ebo Dan, so ya rụọ ihe ndị ahụ. Ọ bụ aka ochie n’iji nkà arụ ọrụ na ịkpa ihe n’ákwà nakwa n’ọrụ iji eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, eri na-acha uhie uhie, na ezigbo ákwà linin akpa ihe.
23 Oholiab+ nwa Ahisamak, onye ebo Dan, so ya rụọ ihe ndị ahụ. Ọ bụ aka ochie n’iji nkà arụ ọrụ na ịkpa ihe n’ákwà nakwa n’ọrụ iji eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, eri na-acha uhie uhie, na ezigbo ákwà linin akpa ihe.