Ọpụpụ 39:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 E jikwa ihe ndị e ji kpaa efọd ahụ, ya bụ, ọlaedo, eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, eri na-acha uhie uhie, na ezigbo eri linin, kpanye eriri* n’efọd ahụ nke a ga-eji na-ekegide ya,+ otú Jehova nyere Mosis n’iwu.
5 E jikwa ihe ndị e ji kpaa efọd ahụ, ya bụ, ọlaedo, eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, eri na-acha uhie uhie, na ezigbo eri linin, kpanye eriri* n’efọd ahụ nke a ga-eji na-ekegide ya,+ otú Jehova nyere Mosis n’iwu.