Ọpụpụ 39:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ha wee kwụnye nkume ọnịks n’ihe mbadamba abụọ e ji ọlaedo kpụọ, ha denyekwara aha ụmụ Izrel* na ha otú e si akanye akara na mgbaaka e ji aka ihe akara.+
6 Ha wee kwụnye nkume ọnịks n’ihe mbadamba abụọ e ji ọlaedo kpụọ, ha denyekwara aha ụmụ Izrel* na ha otú e si akanye akara na mgbaaka e ji aka ihe akara.+