Ọpụpụ 39:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 O nwere akụkụ anọ há nhata mgbe a pịajiri ya abụọ. Ha kpara akpa ahụ a na-anya n’obi ya adị otu ntụ ọbụ aka* n’ogologo nakwa n’obosara mgbe a pịajiri ya abụọ.
9 O nwere akụkụ anọ há nhata mgbe a pịajiri ya abụọ. Ha kpara akpa ahụ a na-anya n’obi ya adị otu ntụ ọbụ aka* n’ogologo nakwa n’obosara mgbe a pịajiri ya abụọ.