Ọpụpụ 39:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ha wee jiri ọlaedo kpụọ ihe abụọ ọzọ dị okirikiri ma kwụnye ha n’ihu efọd ahụ, n’ebe mgbada efọd ahụ, n’akụkụ ebe e jikọtara ya, n’elu ebe eriri* efọd ahụ dị.
20 Ha wee jiri ọlaedo kpụọ ihe abụọ ọzọ dị okirikiri ma kwụnye ha n’ihu efọd ahụ, n’ebe mgbada efọd ahụ, n’akụkụ ebe e jikọtara ya, n’elu ebe eriri* efọd ahụ dị.