21 N’ikpeazụ, ha ji eriri na-acha anụnụ anụnụ kekọta ihe abụọ ahụ dị okirikiri dị n’akpa ahụ a na-anya n’obi na ihe abụọ dị okirikiri dị n’efọd ahụ, ka akpa ahụ a na-anya n’obi dịrị n’elu efọd ahụ, n’elu ebe eriri efọd ahụ dị, otú Jehova nyere Mosis n’iwu.