Ọpụpụ 39:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ha buteziiri Mosis ihe niile a ga-eji rụọ ụlọikwuu ahụ,+ ha na ákwà ụlọikwuu ahụ+ na ihe ndị ga-adị na ya: nko ya,+ frem ya,+ okporo osisi ya+ na ogidi ya na ntọala ya ndị nwere oghere;+
33 Ha buteziiri Mosis ihe niile a ga-eji rụọ ụlọikwuu ahụ,+ ha na ákwà ụlọikwuu ahụ+ na ihe ndị ga-adị na ya: nko ya,+ frem ya,+ okporo osisi ya+ na ogidi ya na ntọala ya ndị nwere oghere;+