Ọpụpụ 40:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Dọsa ebe ịchụàjà insens+ ahụ e ji ọlaedo rụọ tupu ebe ahụ a dọsara igbe ọgbụgba ndụ* ahụ, konyekwa ákwà ngebichi* ahụ ga-adị n’ọnụ ụzọ e si abata n’ụlọikwuu ahụ.+
5 Dọsa ebe ịchụàjà insens+ ahụ e ji ọlaedo rụọ tupu ebe ahụ a dọsara igbe ọgbụgba ndụ* ahụ, konyekwa ákwà ngebichi* ahụ ga-adị n’ọnụ ụzọ e si abata n’ụlọikwuu ahụ.+