Ọpụpụ 40:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe Mosis na-ama ụlọikwuu ahụ, o dosara ntọala ya ndị nwere oghere+ n’ala, kwụnyechaa frem ya,+ tinyechaa okporo osisi ya,+ kwụwakwa ogidi ya niile.
18 Mgbe Mosis na-ama ụlọikwuu ahụ, o dosara ntọala ya ndị nwere oghere+ n’ala, kwụnyechaa frem ya,+ tinyechaa okporo osisi ya,+ kwụwakwa ogidi ya niile.