Levitikọs 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Gwa ndị Izrel okwu, sị ha, ‘Ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime unu chọrọ iji anụ ụlọ chụọrọ Jehova àjà, unu ga-esi n’ìgwè ehi ma ọ bụ n’ìgwè ewu na atụrụ unu weta anụ unu ga-eji chụọ ya.+
2 “Gwa ndị Izrel okwu, sị ha, ‘Ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime unu chọrọ iji anụ ụlọ chụọrọ Jehova àjà, unu ga-esi n’ìgwè ehi ma ọ bụ n’ìgwè ewu na atụrụ unu weta anụ unu ga-eji chụọ ya.+