Levitikọs 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà, ga-etinye ọkụ n’ebe ịchụàjà+ ma sonye nkụ n’ọkụ ahụ.