Levitikọs 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ ga-eji mmiri saa eriri afọ ya na ụkwụ ya. Onye nchụàjà ga-esukwa ha niile ọkụ ma mee ka ha kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà. Ọ bụ àjà a na-esu ọkụ, àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.
13 Ọ ga-eji mmiri saa eriri afọ ya na ụkwụ ya. Onye nchụàjà ga-esukwa ha niile ọkụ ma mee ka ha kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà. Ọ bụ àjà a na-esu ọkụ, àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.