Levitikọs 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ ga-esi n’agbata nku ya abụọ nyawaa ya, ma ọ gaghị anyakapụ ya anyakapụ. Onye nchụàjà ga-esu ya ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà, n’elu nkụ dị n’ọkụ. Ọ bụ àjà a na-esu ọkụ, àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.
17 Ọ ga-esi n’agbata nku ya abụọ nyawaa ya, ma ọ gaghị anyakapụ ya anyakapụ. Onye nchụàjà ga-esu ya ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà, n’elu nkụ dị n’ọkụ. Ọ bụ àjà a na-esu ọkụ, àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.