Levitikọs 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “‘Unu nwere ike iwetara ha Jehova ka mkpụrụ mbụ,+ ma a gaghị eweta ha n’ebe ịchụàjà ka e jiri ha chụọ àjà na-esi ísì ọma.*
12 “‘Unu nwere ike iwetara ha Jehova ka mkpụrụ mbụ,+ ma a gaghị eweta ha n’ebe ịchụàjà ka e jiri ha chụọ àjà na-esi ísì ọma.*