Levitikọs 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ ga-eweta ụfọdụ n’ime àjà udo ahụ ka ọ bụrụ àjà a na-esu ọkụ a ga-achụrụ Jehova:+ abụba+ kpuchiri eriri afọ ya, abụba niile dị gburugburu eriri afọ ya,
3 Ọ ga-eweta ụfọdụ n’ime àjà udo ahụ ka ọ bụrụ àjà a na-esu ọkụ a ga-achụrụ Jehova:+ abụba+ kpuchiri eriri afọ ya, abụba niile dị gburugburu eriri afọ ya,