Levitikọs 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ụmụ Erọn ga-esu ya ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà, n’elu anụ e ji chụọ àjà a na-esu ọkụ nke dị n’elu nkụ e sonyere n’ọkụ.+ Ọ bụ àjà a na-esu ọkụ, àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.+
5 Ụmụ Erọn ga-esu ya ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà, n’elu anụ e ji chụọ àjà a na-esu ọkụ nke dị n’elu nkụ e sonyere n’ọkụ.+ Ọ bụ àjà a na-esu ọkụ, àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.+