-
Levitikọs 3:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ọ ga-ebikwasị aka ya n’isi anụ ahụ ọ ga-eji chụọ àjà. A ga-egbukwa anụ ahụ n’ihu ụlọikwuu nzute. Ụmụ Erọn ga-efesa ọbara ya n’akụkụ niile nke ebe ịchụàjà.
-