Levitikọs 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ ga-eweta abụba si n’anụ àjà udo ahụ ka ọ bụrụ àjà a na-esu ọkụ a ga-achụrụ Jehova.+ Ọ ga-ewepụta ọdụ ya bụ́ abụba abụba nke dị n’akụkụ ọkpụkpụ azụ ya, abụba nke kpuchiri eriri afọ ya, abụba niile dị gburugburu eriri afọ ya,
9 Ọ ga-eweta abụba si n’anụ àjà udo ahụ ka ọ bụrụ àjà a na-esu ọkụ a ga-achụrụ Jehova.+ Ọ ga-ewepụta ọdụ ya bụ́ abụba abụba nke dị n’akụkụ ọkpụkpụ azụ ya, abụba nke kpuchiri eriri afọ ya, abụba niile dị gburugburu eriri afọ ya,