Levitikọs 3:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Onye nchụàjà ga-esu ya ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà ka ọ bụrụ ihe oriri,* ya bụ, àjà e suru ọkụ a chụụrụ Jehova.+
11 Onye nchụàjà ga-esu ya ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà ka ọ bụrụ ihe oriri,* ya bụ, àjà e suru ọkụ a chụụrụ Jehova.+