Levitikọs 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “‘Unu erila abụba ọ bụla ma ọ bụ ọbara ọ bụla.+ Ọ bụ iwu ga-adịgide adịgide nke ọgbọ unu niile ga na-edebe n’ebe niile unu ga-ebi.’” Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:17 Ụlọ Nche,12/15/2008, p. 325/15/2004, p. 22
17 “‘Unu erila abụba ọ bụla ma ọ bụ ọbara ọ bụla.+ Ọ bụ iwu ga-adịgide adịgide nke ọgbọ unu niile ga na-edebe n’ebe niile unu ga-ebi.’”