-
Levitikọs 4:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 e wee mata na ha emehiela, ọgbakọ ahụ ga-eweta oké ehi ka ọ bụrụ àjà mmehie. Ha ga-eweta ya n’ihu ụlọikwuu nzute.