Levitikọs 4:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọ ga-eweretụ ọbara tee na mpi ndị dị n’ebe ịchụàjà+ nke dị n’ihu Jehova, n’ụlọikwuu nzute. Ọ ga-awụsakwa ọbara niile fọrọ afọ n’ala ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ, nke dị n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.+
18 Ọ ga-eweretụ ọbara tee na mpi ndị dị n’ebe ịchụàjà+ nke dị n’ihu Jehova, n’ụlọikwuu nzute. Ọ ga-awụsakwa ọbara niile fọrọ afọ n’ala ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ, nke dị n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.+