Levitikọs 4:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ọ ga-eme oké ehi a ihe o mere oké ehi nke ọzọ e ji chụọ àjà mmehie. Ọ bụ otú ọ ga-eme ya. Onye nchụàjà ga-ekpuchiri ha mmehie ha,+ a ga-agbagharakwa ha.
20 Ọ ga-eme oké ehi a ihe o mere oké ehi nke ọzọ e ji chụọ àjà mmehie. Ọ bụ otú ọ ga-eme ya. Onye nchụàjà ga-ekpuchiri ha mmehie ha,+ a ga-agbagharakwa ha.