Levitikọs 4:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Onye nchụàjà ga-eji mkpịsị aka ya rụrụ ọbara anụ ahụ e ji achụ àjà mmehie ma tee ya na mpi+ ndị dị n’ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ. Ọ ga-awụsakwa ọbara ya fọrọ afọ n’ala ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ.+
25 Onye nchụàjà ga-eji mkpịsị aka ya rụrụ ọbara anụ ahụ e ji achụ àjà mmehie ma tee ya na mpi+ ndị dị n’ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ. Ọ ga-awụsakwa ọbara ya fọrọ afọ n’ala ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ.+