31 Ọ ga-ewepụta abụba ya niile,+ otú a na-ewepụta abụba ndị dị n’anụ e ji achụ àjà udo.+ Onye nchụàjà ga-esu ya ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà, ka o wee bụrụ àjà na-esi ísì ọma a na-achụrụ Jehova. Onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie ya, a ga-agbagharakwa ya.