Levitikọs 4:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ọ ga-ewepụta abụba ya niile otú e si ewepụta abụba ndị dị n’ebule e ji achụ àjà udo. Onye nchụàjà ga-esu ya ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ n’elu àjà Jehova e suru ọkụ.+ Onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie o mere, a ga-agbagharakwa ya.+
35 Ọ ga-ewepụta abụba ya niile otú e si ewepụta abụba ndị dị n’ebule e ji achụ àjà udo. Onye nchụàjà ga-esu ya ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ n’elu àjà Jehova e suru ọkụ.+ Onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie o mere, a ga-agbagharakwa ya.+