2 “‘Ma ọ bụkwanụ, ọ bụrụ na mmadụ metụrụ ihe ọ bụla na-adịghị ọcha aka, ma ọ̀ bụ ozu anụ ọhịa na-adịghị ọcha ma ọ̀ bụ ozu anụ ụlọ na-adịghị ọcha ma ọ̀ bụ ozu obere ụmụ anụmanụ ndị ọzọ na-adịghị ọcha,+ onye ahụ bụzi onye na-adịghị ọcha, ikpe makwara ya, ọ bụrụgodị na ọ maghị na ya adịghị ọcha.