Levitikọs 5:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “‘Ma ọ bụkwanụ, ọ bụrụ na mmadụ* echeghị echiche nke ọma ṅụọ iyi na e nwere ihe ọ ga-eme, ma ọ̀ bụ ime ihe ọma ma ọ̀ bụ ime ihe ọjọọ, ma ya emechaa chọpụta na ya echeghị echiche nke ọma ṅụọ iyi ahụ, ikpe mara ya.*+
4 “‘Ma ọ bụkwanụ, ọ bụrụ na mmadụ* echeghị echiche nke ọma ṅụọ iyi na e nwere ihe ọ ga-eme, ma ọ̀ bụ ime ihe ọma ma ọ̀ bụ ime ihe ọjọọ, ma ya emechaa chọpụta na ya echeghị echiche nke ọma ṅụọ iyi ahụ, ikpe mara ya.*+