Levitikọs 5:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ ga-ewetakwara Jehova àjà ikpe ọmụma ya maka mmehie o mere,+ ya bụ, obere nne atụrụ ma ọ bụ obere nne ewu, ka ọ bụrụ àjà mmehie. Onye nchụàjà ga-ekpuchiziri ya mmehie ya.
6 Ọ ga-ewetakwara Jehova àjà ikpe ọmụma ya maka mmehie o mere,+ ya bụ, obere nne atụrụ ma ọ bụ obere nne ewu, ka ọ bụrụ àjà mmehie. Onye nchụàjà ga-ekpuchiziri ya mmehie ya.