Levitikọs 5:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “‘Ma ọ bụrụ na ọ gaghị ewetali atụrụ, ọ ga-ewetara Jehova nduru abụọ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ+ ka ha bụrụ àjà ikpe ọmụma maka mmehie ya. Otu ga-abụ maka àjà mmehie, otu abụrụ maka àjà a na-esu ọkụ.+ Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:7 Ụlọ Nche,6/1/2009, p. 26
7 “‘Ma ọ bụrụ na ọ gaghị ewetali atụrụ, ọ ga-ewetara Jehova nduru abụọ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ+ ka ha bụrụ àjà ikpe ọmụma maka mmehie ya. Otu ga-abụ maka àjà mmehie, otu abụrụ maka àjà a na-esu ọkụ.+