15 “Ọ bụrụ na mmadụ emehie n’amaghị ụma wee mebie iwu e nyere gbasara ihe ndị dị nsọ bụ́ nke Jehova,+ ọ ga-esi n’ìgwè atụrụ wetara Jehova ebule ahụ́ dị mma ka ọ bụrụ àjà ikpe ọmụma.+ Onye nchụàjà ga-ekwu shekel ọlaọcha ole ebule ahụ ruru, ma e jiri shekel dị n’ebe nsọ tụọ ọlaọcha ahụ.+