Levitikọs 5:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ ga-akwụ ụgwọ maka imebi iwu e nyere gbasara ebe nsọ. Ọ ga-ewetakwa otu ụzọ n’ụzọ ise nke ụgwọ ọ kwụrụ.+ Ọ ga-enye ya onye nchụàjà ka onye nchụàjà jiri ebule ahụ e ji achụ àjà ikpe ọmụma kpuchiere ya mmehie ya.+ A ga-agbagharakwa ya.+
16 Ọ ga-akwụ ụgwọ maka imebi iwu e nyere gbasara ebe nsọ. Ọ ga-ewetakwa otu ụzọ n’ụzọ ise nke ụgwọ ọ kwụrụ.+ Ọ ga-enye ya onye nchụàjà ka onye nchụàjà jiri ebule ahụ e ji achụ àjà ikpe ọmụma kpuchiere ya mmehie ya.+ A ga-agbagharakwa ya.+