Levitikọs 5:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Ọ bụrụ na mmadụ* emehie wee mee nke ọ bụla n’ime ihe ndị Jehova nyere iwu ka a ghara ime, ọ bụrụgodị na ọ maghị na ya mehiere, ikpe mara ya. Ọ ga-azakwa ajụjụ maka mmehie ya.+
17 “Ọ bụrụ na mmadụ* emehie wee mee nke ọ bụla n’ime ihe ndị Jehova nyere iwu ka a ghara ime, ọ bụrụgodị na ọ maghị na ya mehiere, ikpe mara ya. Ọ ga-azakwa ajụjụ maka mmehie ya.+