-
Levitikọs 6:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Otu n’ime ha ga-esi n’ọka ahụ e gwere nke ọma e ji achụ àjà ọka kporo ntụ ọka ga-eju ọbụ aka ya, ya na mmanụ ya na frankinsens niile a tụkwasịrị n’elu ya. Ọ ga-esukwa ya ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà, ka ọ bụrụ àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova. Ọ bụ ya nọchiri anya àjà ọka e wetara.+
-