Levitikọs 6:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Nwoke ọ bụla n’ime ụmụ Erọn ga-eri ya.+ Ọ bụ òkè ha nke ga-adịgide n’ọgbọ unu niile, nke si n’àjà e suru ọkụ a chụụrụ Jehova.+ Ihe ọ bụla metụrụ ha* ga-adị nsọ.’”
18 Nwoke ọ bụla n’ime ụmụ Erọn ga-eri ya.+ Ọ bụ òkè ha nke ga-adịgide n’ọgbọ unu niile, nke si n’àjà e suru ọkụ a chụụrụ Jehova.+ Ihe ọ bụla metụrụ ha* ga-adị nsọ.’”