Levitikọs 6:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ma, a gaghị eri anụ e ji achụ àjà mmehie ma ọ bụrụ na e webatara ọbara ya n’ụlọikwuu nzute ka e jiri ya kpuchie mmehie n’ebe nsọ.+ A ga-akpọ ya ọkụ.
30 Ma, a gaghị eri anụ e ji achụ àjà mmehie ma ọ bụrụ na e webatara ọbara ya n’ụlọikwuu nzute ka e jiri ya kpuchie mmehie n’ebe nsọ.+ A ga-akpọ ya ọkụ.