Levitikọs 7:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ha ga na-egbu anụ e ji achụ àjà ikpe ọmụma n’ebe a na-egbu anụ e ji achụ àjà a na-esu ọkụ. A ga-efesakwa ọbara ya+ n’akụkụ niile nke ebe ịchụàjà.+
2 Ha ga na-egbu anụ e ji achụ àjà ikpe ọmụma n’ebe a na-egbu anụ e ji achụ àjà a na-esu ọkụ. A ga-efesakwa ọbara ya+ n’akụkụ niile nke ebe ịchụàjà.+