Levitikọs 7:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Iwu na-achị àjà mmehie ga na-achịkwa àjà ikpe ọmụma. Ọ bụ onye nchụàjà nke ga-eji ya kpuchie mmehie nwe anụ ya.+
7 Iwu na-achị àjà mmehie ga na-achịkwa àjà ikpe ọmụma. Ọ bụ onye nchụàjà nke ga-eji ya kpuchie mmehie nwe anụ ya.+